Job 38:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ị̀ banyetụla n’ụlọ a kwakọbara snoo,+Ka ị̀ na-ahụ ọbụna ụlọ a kwakọbara akụ́ mmiri ígwé,+ Abụ Ọma 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ,+Onye Kasị Elu malitekwara ime ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ wee na-ezo. Abụ Ọma 148:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ọkụ na akụ́ mmiri ígwé, snoo na oké anwụrụ ọkụ,+Unu oké ifufe nke na-emezu okwu ya,+ Aịzaya 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube,+ meekwa ka a hụ+ ogwe aka ya nke na-aga ịdakwasị ndị iro ya, n’oké iwe+ nakwa n’ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ na oké mmiri ozuzo na oké ifufe mmiri+ na akụ́ mmiri ígwé.+ Akwukwo Igbo (1984-2025) Pụọ Banye Igbo Ziga ya Ịgbanwe Ihe Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị JW.ORG Banye Ziga ya Ziga ya na iimel
22 Ị̀ banyetụla n’ụlọ a kwakọbara snoo,+Ka ị̀ na-ahụ ọbụna ụlọ a kwakọbara akụ́ mmiri ígwé,+ Abụ Ọma 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ,+Onye Kasị Elu malitekwara ime ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ wee na-ezo. Abụ Ọma 148:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ọkụ na akụ́ mmiri ígwé, snoo na oké anwụrụ ọkụ,+Unu oké ifufe nke na-emezu okwu ya,+ Aịzaya 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube,+ meekwa ka a hụ+ ogwe aka ya nke na-aga ịdakwasị ndị iro ya, n’oké iwe+ nakwa n’ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ na oké mmiri ozuzo na oké ifufe mmiri+ na akụ́ mmiri ígwé.+
13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ,+Onye Kasị Elu malitekwara ime ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ wee na-ezo.
8 Unu ọkụ na akụ́ mmiri ígwé, snoo na oké anwụrụ ọkụ,+Unu oké ifufe nke na-emezu okwu ya,+ Aịzaya 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube,+ meekwa ka a hụ+ ogwe aka ya nke na-aga ịdakwasị ndị iro ya, n’oké iwe+ nakwa n’ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ na oké mmiri ozuzo na oké ifufe mmiri+ na akụ́ mmiri ígwé.+
30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube,+ meekwa ka a hụ+ ogwe aka ya nke na-aga ịdakwasị ndị iro ya, n’oké iwe+ nakwa n’ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ na oké mmiri ozuzo na oké ifufe mmiri+ na akụ́ mmiri ígwé.+