Abụ Ọma 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Olu Jehova na-ada n’elu mmiri;+Chineke nke dị ebube+ ebigbọwo.+Jehova nọ n’elu ọtụtụ mmiri.+ Ezikiel 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 A nọ n’ogige dị ná mpụta na-anụ ụda nku ndị cherọb+ ahụ. Ọ na-ada ka mgbe Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile na-ekwu okwu.+ Mkpughe 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ụkwụ ya dịkwa ka ezigbo ọla kọpa+ nke na-egbukepụ n’oké ọkụ; olu ya+ na-ada ka ọtụtụ mmiri.
5 A nọ n’ogige dị ná mpụta na-anụ ụda nku ndị cherọb+ ahụ. Ọ na-ada ka mgbe Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile na-ekwu okwu.+