Mkpughe 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ụkwụ ya dị ka ezigbo ọla kọpa+ nke na-egbuke egbuke n’oké ọkụ. Olu ya na-ada ka mmiri na-asọ ike ike. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:15 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 126 Mmezu Mkpughe, p. 25
15 Ụkwụ ya dị ka ezigbo ọla kọpa+ nke na-egbuke egbuke n’oké ọkụ. Olu ya na-ada ka mmiri na-asọ ike ike.