Mkpughe 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Tayataịra+ akwụkwọ, sị: Ọkpara Chineke, onye anya ya dị ka ire ọkụ na-enwu enwu,+ onye ụkwụ ya dịkwa ka ọla kọpa mara mma,+ kwuru ihe ndị a:
18 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Tayataịra+ akwụkwọ, sị: Ọkpara Chineke, onye anya ya dị ka ire ọkụ na-enwu enwu,+ onye ụkwụ ya dịkwa ka ọla kọpa mara mma,+ kwuru ihe ndị a: