Mkpughe 19:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Anya ya bụ ire ọkụ na-enwu enwu,+ o kpukwa ọtụtụ okpueze n’isi ya. O nwekwara aha e dere n’ahụ́ ya, nke onye ọ bụla na-amaghị ma e wezụga yanwa.
12 Anya ya bụ ire ọkụ na-enwu enwu,+ o kpukwa ọtụtụ okpueze n’isi ya. O nwekwara aha e dere n’ahụ́ ya, nke onye ọ bụla na-amaghị ma e wezụga yanwa.