Abụ Ọma 93:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, bụ́ onye nọ n’ebe dị elu, dị ebube+Karịa mkpọtụ nnukwu mmiri, karịa oké ebili mmiri dị ebube nke oké osimiri.+ Abụ Ọma 104:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye wukwasịrị ọnụ ụlọ ya nke dị n’elu n’ogidi e gwunyere na mmiri,+Onye ji ígwé ojii mere ụgbọ ịnyịnya,+Onye na-eje ije n’elu nku ifufe,+
4 Jehova, bụ́ onye nọ n’ebe dị elu, dị ebube+Karịa mkpọtụ nnukwu mmiri, karịa oké ebili mmiri dị ebube nke oké osimiri.+
3 Onye wukwasịrị ọnụ ụlọ ya nke dị n’elu n’ogidi e gwunyere na mmiri,+Onye ji ígwé ojii mere ụgbọ ịnyịnya,+Onye na-eje ije n’elu nku ifufe,+