21 Kama, n’ebe ahụ ka Onye Dị Ebube,+ bụ́ Jehova, ga-echebe anyị dị ka osimiri,+ dị ka ọwa mmiri sara mbara. Ìgwè ụgbọ epeepe agaghị agafe na ya, ụgbọ mmiri dị ebube agaghịkwa agafe na ya.
3 Ọ bụ onyinyo nke ebube+ ya. O yikwara ya kpọmkwem.+ Ọ na-ejikwa okwu ya dị ike eme ka ihe niile na-adị;+ mgbe ọ sachapụsịrị mmehie anyị,+ ọ nọdụrụ ala n’aka nri+ nke Onye Ukwu ahụ n’ebe ndị dị elu.+