Abụ Ọma 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova bụ́ Onyenwe anyị, lee ka aha gị si dị ebube n’ụwa dum!+ Abụ Ọma 93:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, bụ́ onye nọ n’ebe dị elu, dị ebube+Karịa mkpọtụ nnukwu mmiri, karịa oké ebili mmiri dị ebube nke oké osimiri.+ Luk 9:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Otú ọ dị, ike dị ukwuu+ nke Chineke malitere iju ha niile anya. Ma ka ihe niile ọ na-eme nọ na-atụ ha niile n’anya, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya, sị: Ndị Hibru 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ihe bụ́ isi ihe n’ihe a a na-atụle bụ: Anyị nwere nnukwu onye nchụàjà+ dị otú a, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze nke Onye Ukwu ahụ n’eluigwe.+
4 Jehova, bụ́ onye nọ n’ebe dị elu, dị ebube+Karịa mkpọtụ nnukwu mmiri, karịa oké ebili mmiri dị ebube nke oké osimiri.+
43 Otú ọ dị, ike dị ukwuu+ nke Chineke malitere iju ha niile anya. Ma ka ihe niile ọ na-eme nọ na-atụ ha niile n’anya, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya, sị:
8 Ihe bụ́ isi ihe n’ihe a a na-atụle bụ: Anyị nwere nnukwu onye nchụàjà+ dị otú a, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze nke Onye Ukwu ahụ n’eluigwe.+