Diuterọnọmi 28:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 “Ọ bụrụ na i lezighị anya debe ihe niile e kwuru n’iwu a, bụ́ ndị e dere n’akwụkwọ+ a, ka i wee tụọ egwu aha a nke dị ebube+ ma dị egwu,+ bụ́ Jehova+ Chineke gị, Abụ Ọma 148:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ha too aha Jehova,+N’ihi na ọ bụ naanị aha ya dị elu nke ukwuu.+Ebube ya dịkwa elu karịa ụwa na eluigwe.+ Matiu 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ya mere, kpeenụ ekpere otú a:+ “‘Nna anyị nke bi n’eluigwe, ka e doo aha+ gị nsọ.+ Jọn 17:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Emewokwa m ka ha mara aha gị,+ m ga-emekwa ka a mara ya, ka ịhụnanya i nwere n’ebe m nọ wee dịrị n’ime ha, mụ na ha adịkwa n’otu.”+
58 “Ọ bụrụ na i lezighị anya debe ihe niile e kwuru n’iwu a, bụ́ ndị e dere n’akwụkwọ+ a, ka i wee tụọ egwu aha a nke dị ebube+ ma dị egwu,+ bụ́ Jehova+ Chineke gị,
13 Ka ha too aha Jehova,+N’ihi na ọ bụ naanị aha ya dị elu nke ukwuu.+Ebube ya dịkwa elu karịa ụwa na eluigwe.+
26 Emewokwa m ka ha mara aha gị,+ m ga-emekwa ka a mara ya, ka ịhụnanya i nwere n’ebe m nọ wee dịrị n’ime ha, mụ na ha adịkwa n’otu.”+