Ọpụpụ 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, o weere akwụkwọ ọgbụgba ndụ+ ahụ gụọ ná ntị ndị Izrel.+ Ha wee sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru, anyị ga-erubekwa isi.”+ Levitikọs 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ọ bụrụ na unu ajụ ụkpụrụ m,+ ọ bụrụkwa na mkpụrụ obi unu akpọọ mkpebi ikpe m asị wee ghara ime ihe m nyere n’iwu, ruo n’ókè nke imebi ọgbụgba ndụ m,+ Diuterọnọmi 31:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Werenụ akwụkwọ iwu a,+ debenụ ya n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, ọ ga-aghọkwa ihe akaebe n’ebe ahụ megide gị.+
7 N’ikpeazụ, o weere akwụkwọ ọgbụgba ndụ+ ahụ gụọ ná ntị ndị Izrel.+ Ha wee sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru, anyị ga-erubekwa isi.”+
15 ọ bụrụ na unu ajụ ụkpụrụ m,+ ọ bụrụkwa na mkpụrụ obi unu akpọọ mkpebi ikpe m asị wee ghara ime ihe m nyere n’iwu, ruo n’ókè nke imebi ọgbụgba ndụ m,+
26 “Werenụ akwụkwọ iwu a,+ debenụ ya n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, ọ ga-aghọkwa ihe akaebe n’ebe ahụ megide gị.+