Diuterọnọmi 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ugbu a, deerenụ onwe unu abụ a n’akwụkwọ,+ kụziekwara ya ụmụ Izrel.+ Mee ka ọ dịrị n’ọnụ ha, ka abụ a wee ghọọrọ m ihe akaebe megide ụmụ Izrel.+
19 “Ugbu a, deerenụ onwe unu abụ a n’akwụkwọ,+ kụziekwara ya ụmụ Izrel.+ Mee ka ọ dịrị n’ọnụ ha, ka abụ a wee ghọọrọ m ihe akaebe megide ụmụ Izrel.+