Diuterọnọmi 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 mgbe Izrel dum ga-abịa ịhụ ihu Jehova+ bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ,+ ị ga-agụ iwu a n’ihu Izrel dum, ná ntị ha.+ Ọrụ Ndịozi 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe a gụsịrị Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma n’ihu ọha, ndị isi oche+ ụlọ nzukọ zigaara ha ozi, sị: “Ụmụnna anyị, ọ bụrụ na unu nwere okwu agbamume ọ bụla unu ga-agwa ndị a, kwuonụ ya.”
11 mgbe Izrel dum ga-abịa ịhụ ihu Jehova+ bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ,+ ị ga-agụ iwu a n’ihu Izrel dum, ná ntị ha.+
15 Mgbe a gụsịrị Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma n’ihu ọha, ndị isi oche+ ụlọ nzukọ zigaara ha ozi, sị: “Ụmụnna anyị, ọ bụrụ na unu nwere okwu agbamume ọ bụla unu ga-agwa ndị a, kwuonụ ya.”