Ọpụpụ 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, ha niile ji otu olu zaa, sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru.”+ Ozugbo ahụ, Mozis gaghachiri gwa Jehova ihe ha kwuru.+
8 E mesịa, ha niile ji otu olu zaa, sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru.”+ Ozugbo ahụ, Mozis gaghachiri gwa Jehova ihe ha kwuru.+