Ọpụpụ 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, o weere akwụkwọ ọgbụgba ndụ+ ahụ gụọ ná ntị ndị Izrel.+ Ha wee sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru, anyị ga-erubekwa isi.”+ Diuterọnọmi 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 I mewokwa ka Jehova kwuo taa na ya ga-abụ Chineke gị mgbe ị na-eje ije n’ụzọ ya ma na-edebe ụkpụrụ+ ya na ihe o nyere n’iwu+ nakwa mkpebi ikpe+ ya, na-egekwa ntị n’olu ya.+ Joshụa 24:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mmadụ niile wee sị Jọshụa: “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke anyị ka anyị ga-efe, ọ bụkwa olu ya ka anyị ga-ege ntị!”+
7 N’ikpeazụ, o weere akwụkwọ ọgbụgba ndụ+ ahụ gụọ ná ntị ndị Izrel.+ Ha wee sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru, anyị ga-erubekwa isi.”+
17 I mewokwa ka Jehova kwuo taa na ya ga-abụ Chineke gị mgbe ị na-eje ije n’ụzọ ya ma na-edebe ụkpụrụ+ ya na ihe o nyere n’iwu+ nakwa mkpebi ikpe+ ya, na-egekwa ntị n’olu ya.+
24 Mmadụ niile wee sị Jọshụa: “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke anyị ka anyị ga-efe, ọ bụkwa olu ya ka anyị ga-ege ntị!”+