Levitikọs 19:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ya mere, unu ga-edebe ụkpụrụ m niile na mkpebi ikpe m niile, debenụ ha.+ Abụ m Jehova.’” Abụ Ọma 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Egwu+ Jehova dị ọcha, ọ na-adịru mgbe ebighị ebi.Mkpebi ikpe+ Jehova bụ eziokwu;+ ha niile ziri ezi.+
9 Egwu+ Jehova dị ọcha, ọ na-adịru mgbe ebighị ebi.Mkpebi ikpe+ Jehova bụ eziokwu;+ ha niile ziri ezi.+