Levitikọs 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ga-edebe ụkpụrụ m na mkpebi ikpe m. Ọ bụrụ na mmadụ edebe ha, ha ga-eme ka ọ dị ndụ.+ Abụ m Jehova.+ Diuterọnọmi 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Debenụ ha, meekwanụ ha, n’ihi na nke a ga-egosi na unu nwere amamihe+ nakwa na unu nwere nghọta+ n’anya ndị ga-anụ banyere ụkpụrụ ndị a niile, ha ga-asịkwa, ‘N’ezie, mba ukwu a bụ ndị maara ihe ma nwee nghọta.’+
5 Unu ga-edebe ụkpụrụ m na mkpebi ikpe m. Ọ bụrụ na mmadụ edebe ha, ha ga-eme ka ọ dị ndụ.+ Abụ m Jehova.+
6 Debenụ ha, meekwanụ ha, n’ihi na nke a ga-egosi na unu nwere amamihe+ nakwa na unu nwere nghọta+ n’anya ndị ga-anụ banyere ụkpụrụ ndị a niile, ha ga-asịkwa, ‘N’ezie, mba ukwu a bụ ndị maara ihe ma nwee nghọta.’+