Ezikiel 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘“M wee nye ha ụkpụrụ m;+ m mekwara ka ha mara mkpebi ikpe m,+ ka onye na-edebe ha wee site na ha dịrị ndụ.+ Luk 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị ya: “Ị zara nke ọma; ‘na-eme nke a, ị ga-enwetakwa ndụ.’”+ Ndị Rom 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na Mozis dere na onye mere ezi omume nke dị n’Iwu ahụ ga-esi na ya dị ndụ.+ Ndị Galeshia 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma Iwu ahụ adabereghị n’okwukwe, ma “onye na-edebe ha ga-adị ndụ site na ha.”+
11 “‘“M wee nye ha ụkpụrụ m;+ m mekwara ka ha mara mkpebi ikpe m,+ ka onye na-edebe ha wee site na ha dịrị ndụ.+