Diuterọnọmi 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Oleekwa mba ukwu nke nwere ụkpụrụ na mkpebi ikpe ziri ezi dị ka iwu a dum m na-enye unu taa?+ Nehemaya 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụkwa n’Ugwu Saịnaị ka ị gbadatara+ wee gwa ha okwu site n’eluigwe+ ma gaa n’ihu inye ha mkpebi ikpe ziri ezi+ na iwu eziokwu,+ ụkpụrụ dị mma+ na ntụziaka.+ Abụ Ọma 147:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ na-agwa Jekọb okwu ya,+Na-agwakwa Izrel ụkpụrụ ya+ na mkpebi ikpe ya.+
13 Ọ bụkwa n’Ugwu Saịnaị ka ị gbadatara+ wee gwa ha okwu site n’eluigwe+ ma gaa n’ihu inye ha mkpebi ikpe ziri ezi+ na iwu eziokwu,+ ụkpụrụ dị mma+ na ntụziaka.+