Diuterọnọmi 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee, akụziworo m unu ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke m nyere m n’iwu, ka unu wee mee otú ahụ n’ala ahụ unu na-aga inweta. Diuterọnọmi 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ndị a bụ ihe e nyere n’iwu, ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị Jehova bụ́ Chineke unu nyere iwu ka a kụziere unu,+ ka unu wee debe ha n’ala ahụ unu na-agafe ebe ahụ ịga nweta;
5 Lee, akụziworo m unu ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke m nyere m n’iwu, ka unu wee mee otú ahụ n’ala ahụ unu na-aga inweta.
6 “Ndị a bụ ihe e nyere n’iwu, ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị Jehova bụ́ Chineke unu nyere iwu ka a kụziere unu,+ ka unu wee debe ha n’ala ahụ unu na-agafe ebe ahụ ịga nweta;