Levitikọs 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 nakwa iji kụziere ụmụ Izrel+ ụkpụrụ niile Jehova si n’ọnụ Mozis nye ha.” Levitikọs 26:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị a bụ ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ na iwu ndị Jehova guzobere n’agbata ya na ụmụ Izrel n’Ugwu Saịnaị site n’aka Mozis.+ Ọnụ Ọgụgụ 30:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ọ bụ ụkpụrụ ndị a ka Jehova nyere Mozis n’iwu, dị ka ihe ga-adị n’etiti di na nwunye,+ n’etiti nna na nwa ya nwaanyị mgbe ọ bụ nwa agbọghọ nke bi n’ụlọ nna ya.”+
46 Ndị a bụ ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ na iwu ndị Jehova guzobere n’agbata ya na ụmụ Izrel n’Ugwu Saịnaị site n’aka Mozis.+
16 “Ọ bụ ụkpụrụ ndị a ka Jehova nyere Mozis n’iwu, dị ka ihe ga-adị n’etiti di na nwunye,+ n’etiti nna na nwa ya nwaanyị mgbe ọ bụ nwa agbọghọ nke bi n’ụlọ nna ya.”+