Levitikọs 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, debenụ ụkpụrụ m, debekwanụ mkpebi ikpe m, meekwanụ ha. Mgbe ahụ unu ga-ebi n’ala ahụ n’obi iru ala.+ Ọnụ Ọgụgụ 36:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a bụ iwu+ na mkpebi ikpe Jehova nyere ụmụ Izrel site n’ọnụ Mozis na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+ Diuterọnọmi 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ndị a bụ ihe e nyere n’iwu, ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị Jehova bụ́ Chineke unu nyere iwu ka a kụziere unu,+ ka unu wee debe ha n’ala ahụ unu na-agafe ebe ahụ ịga nweta;
18 Ya mere, debenụ ụkpụrụ m, debekwanụ mkpebi ikpe m, meekwanụ ha. Mgbe ahụ unu ga-ebi n’ala ahụ n’obi iru ala.+
13 Ndị a bụ iwu+ na mkpebi ikpe Jehova nyere ụmụ Izrel site n’ọnụ Mozis na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+
6 “Ndị a bụ ihe e nyere n’iwu, ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị Jehova bụ́ Chineke unu nyere iwu ka a kụziere unu,+ ka unu wee debe ha n’ala ahụ unu na-agafe ebe ahụ ịga nweta;