Ọnụ Ọgụgụ 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mozis na Elieza+ onye nchụàjà wee gwa ha okwu na mbara ọzara Moab+ nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko,+ sị: Ọnụ Ọgụgụ 33:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Jehova wee gwa Mozis okwu na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko,+ sị: Ọnụ Ọgụgụ 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Mozis okwu na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan,+ n’ebe dị nso na Jeriko, sị:
3 Mozis na Elieza+ onye nchụàjà wee gwa ha okwu na mbara ọzara Moab+ nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko,+ sị:
35 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Mozis okwu na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan,+ n’ebe dị nso na Jeriko, sị: