Diuterọnọmi 34:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 nakwa ala Negeb+ na Ógbè Jọdan,+ bụ́ ndagwurugwu* Jeriko, obodo nkwụ,+ ruo Zoa.+ Joshụa 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 E mechisiri ọnụ ụzọ ámá Jeriko ike n’ihi ụmụ Izrel, ọ dịghị onye na-apụ apụ, ọ dịghịkwa onye na-abata abata.+
6 E mechisiri ọnụ ụzọ ámá Jeriko ike n’ihi ụmụ Izrel, ọ dịghị onye na-apụ apụ, ọ dịghịkwa onye na-abata abata.+