Ọnụ Ọgụgụ 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ụmụ Izrel wee kwalie maa ụlọikwuu na mbara ọzara Moab,+ n’akụkụ Jọdan nke ya na Jeriko cherịtara ihu. Ọnụ Ọgụgụ 31:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee kpọrọ ndị ahụ ha dọtara n’agha, burukwa ihe ha lụtara na ihe ha kwatara n’agha, bịakwute Mozis na Elieza onye nchụàjà nakwa nzukọ ụmụ Izrel, n’ebe ha mara ụlọikwuu, na mbara ọzara Moab+ nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko. Ọnụ Ọgụgụ 36:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a bụ iwu+ na mkpebi ikpe Jehova nyere ụmụ Izrel site n’ọnụ Mozis na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+
22 Ụmụ Izrel wee kwalie maa ụlọikwuu na mbara ọzara Moab,+ n’akụkụ Jọdan nke ya na Jeriko cherịtara ihu.
12 Ha wee kpọrọ ndị ahụ ha dọtara n’agha, burukwa ihe ha lụtara na ihe ha kwatara n’agha, bịakwute Mozis na Elieza onye nchụàjà nakwa nzukọ ụmụ Izrel, n’ebe ha mara ụlọikwuu, na mbara ọzara Moab+ nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.
13 Ndị a bụ iwu+ na mkpebi ikpe Jehova nyere ụmụ Izrel site n’ọnụ Mozis na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+