Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 36
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ọnụ Ọgụgụ 36:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:29; Jos 17:1

Ọnụ Ọgụgụ 36:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:55; 33:54
  • +Ọg 27:1, 7

Ọnụ Ọgụgụ 36:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 27:4

Ọnụ Ọgụgụ 36:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 25:10

Ọnụ Ọgụgụ 36:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 36:2
  • +Ọg 36:12

Ọnụ Ọgụgụ 36:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 23:22

Ọnụ Ọgụgụ 36:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 36:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2008, p. 4-5

Ọnụ Ọgụgụ 36:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 27:1

Ọnụ Ọgụgụ 36:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 30:8; Jos 22:5; Ek 12:13
  • +Ọg 26:3; 33:50; 35:1

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 36:1Ọg 26:29; Jos 17:1
Ọnụ Ọgụ. 36:2Ọg 26:55; 33:54
Ọnụ Ọgụ. 36:2Ọg 27:1, 7
Ọnụ Ọgụ. 36:3Ọg 27:4
Ọnụ Ọgụ. 36:4Le 25:10
Ọnụ Ọgụ. 36:6Ọg 36:2
Ọnụ Ọgụ. 36:6Ọg 36:12
Ọnụ Ọgụ. 36:81Ih 23:22
Ọnụ Ọgụ. 36:10Ọg 36:6
Ọnụ Ọgụ. 36:11Ọg 27:1
Ọnụ Ọgụ. 36:13Di 30:8; Jos 22:5; Ek 12:13
Ọnụ Ọgụ. 36:13Ọg 26:3; 33:50; 35:1
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Ọnụ Ọgụgụ 36:1-13

Ọnụ Ọgụgụ

36 Ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ezinụlọ ụmụ Gilied nwa Mekia+ nwa Manase, ndị si n’ezinụlọ ụmụ Josef, wee bịa gwa Mozis na ndị isi, bụ́ ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ụmụ Izrel, 2 sị: “Jehova nyere onyenwe m iwu ka o site n’ife nza+ nye ụmụ Izrel ala ha ga-enweta; Jehova nyekwara onyenwe m iwu ka o were ihe nketa Zelofehad nwanne anyị nwoke nye ụmụ ya ndị inyom.+ 3 Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime ụmụ ndị ikom si n’ebo ọzọ n’etiti ụmụ Izrel alụọ ha, a ga-agụpụ ihe nketa ndị inyom ahụ n’ihe nketa ndị nna anyị wee gbakwụnye ya n’ihe nketa nke ebo ha ga-alakwuru, e wee gụpụ ya n’ihe nketa anyị nwetara.+ 4 Mgbe afọ Jubili+ ụmụ Izrel ga-eru, a ga-agbakwụnyekwa ihe nketa ndị inyom a n’ihe nketa ebo ha lakwuuru; e wee gụpụ ihe nketa ha n’ihe nketa nke ebo ndị nna anyị.”

5 Jehova wee gwa Mozis ka o nye ụmụ Izrel iwu, sị: “Ihe ebo ụmụ Josef kwuru ziri ezi. 6 Nke a bụ ihe Jehova nyere n’iwu maka ụmụ Zelofehad,+ sị, ‘Onye ọ bụla masịrị ha ga-alụrụ ha. Kama ọ bụ n’ezinụlọ dị n’ebo nna ha ka ha ga-alụ di.+ 7 Ọ dịghịkwa ihe nketa ụmụ Izrel nke ga-esi n’otu ebo gafeere ebo ọzọ, n’ihi na onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel ga-ebi n’ala nke ebo nna nna ya hà ketara. 8 Nwaanyị ọ bụla nke nwetara ihe nketa n’ebo ụmụ Izrel ga-alụ+ onye si n’otu n’ime ezinụlọ nke ebo nna ya, ka onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel wee nweta ihe nketa nna nna ya hà. 9 Ihe nketa ọ bụla ekwesịghị isi n’otu ebo gafeere ebo ọzọ, n’ihi na ebo nke ọ bụla n’ebo ụmụ Izrel kwesịrị ịnọgide n’ala o ketara.’”

10 Dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu, otú ahụ ka ụmụ Zelofehad mere.+ 11 Mala, Teza na Họgla na Milka na Noa, bụ́ ụmụ Zelofehad,+ wee lụọ di, ọ bụ ụmụ nke ụmụnne nna ha lụrụ ha. 12 Ọ bụ ụfọdụ n’ime ndị si n’ezinụlọ ụmụ Manase nwa Josef lụrụ ha, ka ihe nketa ha wee dịgide n’ebo ezinụlọ nna ha.

13 Ndị a bụ iwu+ na mkpebi ikpe Jehova nyere ụmụ Izrel site n’ọnụ Mozis na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya