Ọnụ Ọgụgụ 36:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe afọ Nnwere Onwe*+ ndị Izrel ga-eru, ala ụmụ nwaanyị a ga-eketa ga-abụzi nke ebo ebe ha lụrụ di. Ihe a ga-eme ka ala ebo nna anyị hà ga-eketa bụrụzie nke ndị ọzọ.”
4 Mgbe afọ Nnwere Onwe*+ ndị Izrel ga-eru, ala ụmụ nwaanyị a ga-eketa ga-abụzi nke ebo ebe ha lụrụ di. Ihe a ga-eme ka ala ebo nna anyị hà ga-eketa bụrụzie nke ndị ọzọ.”