Ọnụ Ọgụgụ 36:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe afọ Jubili+ ụmụ Izrel ga-eru, a ga-agbakwụnyekwa ihe nketa ndị inyom a n’ihe nketa ebo ha lakwuuru; e wee gụpụ ihe nketa ha n’ihe nketa nke ebo ndị nna anyị.”
4 Mgbe afọ Jubili+ ụmụ Izrel ga-eru, a ga-agbakwụnyekwa ihe nketa ndị inyom a n’ihe nketa ebo ha lakwuuru; e wee gụpụ ihe nketa ha n’ihe nketa nke ebo ndị nna anyị.”