Ọnụ Ọgụgụ 36:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Nwaanyị ọ bụla ketara ala n’ebo ndị e nwere n’Izrel kwesịrị ịlụ onye si n’ezinụlọ ebo nna ya,+ ka ndị Izrel ghara ịhapụ ala ndị nna nna ha ketara.
8 Nwaanyị ọ bụla ketara ala n’ebo ndị e nwere n’Izrel kwesịrị ịlụ onye si n’ezinụlọ ebo nna ya,+ ka ndị Izrel ghara ịhapụ ala ndị nna nna ha ketara.