Ọnụ Ọgụgụ 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nwaanyị ọ bụla nke nwetara ihe nketa n’ebo ụmụ Izrel ga-alụ+ onye si n’otu n’ime ezinụlọ nke ebo nna ya, ka onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel wee nweta ihe nketa nna nna ya hà.
8 Nwaanyị ọ bụla nke nwetara ihe nketa n’ebo ụmụ Izrel ga-alụ+ onye si n’otu n’ime ezinụlọ nke ebo nna ya, ka onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel wee nweta ihe nketa nna nna ya hà.