-
Ọnụ Ọgụgụ 36:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ọ bụrụ na ụmụ nwoke ndị si n’ebo ọzọ alụọ ụmụ nwaanyị a, ala ụmụ nwaanyị a ga-eketa n’ala nna anyị hà ga-abụzi nke ebo ụmụ nwoke lụrụ ha si. Ala ụmụ nwaanyị a agaghịzi eso n’ala e fere nza kenye anyị.
-