Ọnụ Ọgụgụ 36:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime ụmụ ndị ikom si n’ebo ọzọ n’etiti ụmụ Izrel alụọ ha, a ga-agụpụ ihe nketa ndị inyom ahụ n’ihe nketa ndị nna anyị wee gbakwụnye ya n’ihe nketa nke ebo ha ga-alakwuru, e wee gụpụ ya n’ihe nketa anyị nwetara.+
3 Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime ụmụ ndị ikom si n’ebo ọzọ n’etiti ụmụ Izrel alụọ ha, a ga-agụpụ ihe nketa ndị inyom ahụ n’ihe nketa ndị nna anyị wee gbakwụnye ya n’ihe nketa nke ebo ha ga-alakwuru, e wee gụpụ ya n’ihe nketa anyị nwetara.+