Ọnụ Ọgụgụ 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gịnị mere a ga-eji gụpụ aha nna anyị n’ezinụlọ ya maka na ọ mụtaghị nwa nwoke?+ Biko, nye anyị ala n’etiti ụmụnne nna anyị.”+
4 Gịnị mere a ga-eji gụpụ aha nna anyị n’ezinụlọ ya maka na ọ mụtaghị nwa nwoke?+ Biko, nye anyị ala n’etiti ụmụnne nna anyị.”+