Joshụa 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wee bịa n’ihu Elieza+ onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi, sị: “Ọ bụ Jehova nyere Mozis iwu ka o nye anyị ihe nketa n’etiti ụmụnne anyị ndị ikom.”+ O wee nye ha ihe nketa n’etiti ụmụnne nna ha,+ dị ka iwu Jehova si dị.
4 Ha wee bịa n’ihu Elieza+ onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi, sị: “Ọ bụ Jehova nyere Mozis iwu ka o nye anyị ihe nketa n’etiti ụmụnne anyị ndị ikom.”+ O wee nye ha ihe nketa n’etiti ụmụnne nna ha,+ dị ka iwu Jehova si dị.