Joshụa 17:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha wee bịakwute Elieza+ onye nchụàjà na Joshụa nwa Nọn na ndị isi, sị: “Jehova gwara Mosis ka o nye anyị ala n’ebe ụmụnne anyị ndị nwoke ketara ala.”+ N’ihi ya, e nyere ha ala ebe ụmụnne nna ha ketara ala, otú Jehova kwuru ka e mee.+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:4 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 12-13
4 Ha wee bịakwute Elieza+ onye nchụàjà na Joshụa nwa Nọn na ndị isi, sị: “Jehova gwara Mosis ka o nye anyị ala n’ebe ụmụnne anyị ndị nwoke ketara ala.”+ N’ihi ya, e nyere ha ala ebe ụmụnne nna ha ketara ala, otú Jehova kwuru ka e mee.+