Ọnụ Ọgụgụ 26:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Manase:+ Ụmụ Mekia+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Mekia. Mekia wee mụọ Gilied.+ Ọ bụ Gilied mụrụ ndị ezinụlọ ụmụ Gilied. Joshụa 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Nza+ e fere wee daara ebo Manase,+ n’ihi na ọ bụ ọkpara Josef,+ ọ bụ Mekia+ bụ́ ọkpara Manase, nna Gilied,+ ka ọ daara n’ihi na ọ bụ dike n’agha;+ Gilied+ na Beshan wee bụrụ nke ya.
29 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Manase:+ Ụmụ Mekia+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Mekia. Mekia wee mụọ Gilied.+ Ọ bụ Gilied mụrụ ndị ezinụlọ ụmụ Gilied.
17 Nza+ e fere wee daara ebo Manase,+ n’ihi na ọ bụ ọkpara Josef,+ ọ bụ Mekia+ bụ́ ọkpara Manase, nna Gilied,+ ka ọ daara n’ihi na ọ bụ dike n’agha;+ Gilied+ na Beshan wee bụrụ nke ya.