Jenesis 49:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ụta ya ga-adịgide adịgide,+ ike aka ya dịkwa nro.+ Onye Ọzụzụ Atụrụ ahụ, bụ́ Nkume Izrel,+ si n’aka Dike nke Jekọb,+ n’ebe ahụ ka o si.
24 Ma ụta ya ga-adịgide adịgide,+ ike aka ya dịkwa nro.+ Onye Ọzụzụ Atụrụ ahụ, bụ́ Nkume Izrel,+ si n’aka Dike nke Jekọb,+ n’ebe ahụ ka o si.