Ọnụ Ọgụgụ 36:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha sịrị: “Onyenwe anyị, Jehova nyere gị iwu ka i fee nza nye ndị Izrel ala+ ha ga-eketa. Jehova nyekwara gịnwa bụ́ onyenwe anyị iwu ka o nye ụmụ nwaanyị Zelofehad mụrụ ala nwanne anyị nwoke, bụ́ Zelofehad, kwesịrị iketa.+
2 Ha sịrị: “Onyenwe anyị, Jehova nyere gị iwu ka i fee nza nye ndị Izrel ala+ ha ga-eketa. Jehova nyekwara gịnwa bụ́ onyenwe anyị iwu ka o nye ụmụ nwaanyị Zelofehad mụrụ ala nwanne anyị nwoke, bụ́ Zelofehad, kwesịrị iketa.+