Ọnụ Ọgụgụ 36:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 sị: “Jehova nyere onyenwe m iwu ka o site n’ife nza+ nye ụmụ Izrel ala ha ga-enweta; Jehova nyekwara onyenwe m iwu ka o were ihe nketa Zelofehad nwanne anyị nwoke nye ụmụ ya ndị inyom.+
2 sị: “Jehova nyere onyenwe m iwu ka o site n’ife nza+ nye ụmụ Izrel ala ha ga-enweta; Jehova nyekwara onyenwe m iwu ka o were ihe nketa Zelofehad nwanne anyị nwoke nye ụmụ ya ndị inyom.+