Diuterọnọmi 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Oleekwa mba ukwu nke nwere ụkpụrụ na mkpebi ikpe ziri ezi dị ka iwu a dum m na-enye unu taa?+ Diuterọnọmi 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma gị onwe gị, guzo n’ebe a m nọ, ka m gwa gị ihe niile m nyere n’iwu na ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị ị ga-akụziri ha,+ ndị ha ga-edebekwa n’ala ahụ m na-enye ha ka ọ bụrụ nke ha.’ Malakaị 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Chetanụ iwu m nyere Mozis ohu m n’ugwu Horeb banyere Izrel dum, ya bụ, ụkpụrụ na mkpebi ikpe dị iche iche.+
31 Ma gị onwe gị, guzo n’ebe a m nọ, ka m gwa gị ihe niile m nyere n’iwu na ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị ị ga-akụziri ha,+ ndị ha ga-edebekwa n’ala ahụ m na-enye ha ka ọ bụrụ nke ha.’
4 “Chetanụ iwu m nyere Mozis ohu m n’ugwu Horeb banyere Izrel dum, ya bụ, ụkpụrụ na mkpebi ikpe dị iche iche.+