Ọpụpụ 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Chineke wee kwuo okwu ndị a niile, sị:+ Diuterọnọmi 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ hụkwara ndị ya n’anya;+Ndị nsọ ha niile nọ gị n’aka.+Ha onwe ha nọ ọdụ n’ụkwụ gị;+Ha malitere ịnụ ụfọdụ n’ime okwu gị.+ Abụ Ọma 78:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee debe ihe ncheta na Jekọb,+Meekwa ka e nwee iwu n’Izrel,+Bụ́ ihe o nyere nna nna anyị hà n’iwu,+Iji mee ka ụmụ ha mara ha;+ Abụ Ọma 103:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O mere ka Mozis mara ụzọ ya,+Meekwa ka ụmụ Izrel mara ihe ọ na-eme.+ Ndị Rom 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ndị bụ́ ụmụ Izrel+ n’ezie, ndị e doro dị ka ụmụ,+ ndị nwetara ebube+ ahụ na ọgbụgba ndụ+ ndị ahụ, ndị e nyekwara Iwu+ ahụ na ozi ahụ dị nsọ,+ ndị e kwekwara nkwa ndị ahụ;+
3 Ọ hụkwara ndị ya n’anya;+Ndị nsọ ha niile nọ gị n’aka.+Ha onwe ha nọ ọdụ n’ụkwụ gị;+Ha malitere ịnụ ụfọdụ n’ime okwu gị.+
5 O wee debe ihe ncheta na Jekọb,+Meekwa ka e nwee iwu n’Izrel,+Bụ́ ihe o nyere nna nna anyị hà n’iwu,+Iji mee ka ụmụ ha mara ha;+ Abụ Ọma 103:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O mere ka Mozis mara ụzọ ya,+Meekwa ka ụmụ Izrel mara ihe ọ na-eme.+ Ndị Rom 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ndị bụ́ ụmụ Izrel+ n’ezie, ndị e doro dị ka ụmụ,+ ndị nwetara ebube+ ahụ na ọgbụgba ndụ+ ndị ahụ, ndị e nyekwara Iwu+ ahụ na ozi ahụ dị nsọ,+ ndị e kwekwara nkwa ndị ahụ;+
4 ndị bụ́ ụmụ Izrel+ n’ezie, ndị e doro dị ka ụmụ,+ ndị nwetara ebube+ ahụ na ọgbụgba ndụ+ ndị ahụ, ndị e nyekwara Iwu+ ahụ na ozi ahụ dị nsọ,+ ndị e kwekwara nkwa ndị ahụ;+