22 “Okwu ndị a ka Jehova si n’etiti ọkụ,+ ígwé ojii na oké ọchịchịrị gwa ọgbakọ unu dum n’olu dara ụda n’ugwu ahụ, ọ dịghịkwa ihe ọ gbakwụnyere; e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ ma were ha nye m.+
38 Ọ bụ onye a+ nọrọ n’etiti ọgbakọ+ ahụ n’ala ịkpa, ya na mmụọ ozi+ ahụ nke gwara ya okwu n’Ugwu Saịnaị, gwakwa nna nna anyị hà, ọ natakwara okwu dị nsọ,+ nke na-enye ndụ, ka o nye unu.