Ọpụpụ 19:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mozis wee sị Jehova: “Ndị Izrel agaghị enwe ike ịgbagote n’Ugwu Saịnaị, n’ihi na gị onwe gị ebuwo ụzọ dọọ anyị aka ná ntị, sị, ‘Kpaa ókè n’ugwu a, meekwa ka ọ dị nsọ.’”+
23 Mozis wee sị Jehova: “Ndị Izrel agaghị enwe ike ịgbagote n’Ugwu Saịnaị, n’ihi na gị onwe gị ebuwo ụzọ dọọ anyị aka ná ntị, sị, ‘Kpaa ókè n’ugwu a, meekwa ka ọ dị nsọ.’”+