Ọpụpụ 19:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mosis wee sị Jehova: “Ndị Izrel enweghị ike ịgbagote n’Ugwu Saịnaị maka na i burula ụzọ dọọ anyị aka ná ntị, sị, ‘Kpaa ókè gburugburu n’ugwu a, meekwa ka ọ dị nsọ.’”+
23 Mosis wee sị Jehova: “Ndị Izrel enweghị ike ịgbagote n’Ugwu Saịnaị maka na i burula ụzọ dọọ anyị aka ná ntị, sị, ‘Kpaa ókè gburugburu n’ugwu a, meekwa ka ọ dị nsọ.’”+