Ọpụpụ 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu onwe unu ga-aghọrọ m alaeze nke ndị nchụàjà na mba dị nsọ.’+ Ọ bụ ihe ndị a ka ị ga-agwa ụmụ Izrel.” Abụ Ọma 50:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Kpọkọtara m ndị na-eguzosi ike n’ebe m nọ,+Ndị mụ na ha ji àjà gbaa ndụ.”+
6 Unu onwe unu ga-aghọrọ m alaeze nke ndị nchụàjà na mba dị nsọ.’+ Ọ bụ ihe ndị a ka ị ga-agwa ụmụ Izrel.”