Diuterọnọmi 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ hụkwara ndị ya n’anya;+Ndị nsọ ha niile nọ gị n’aka.+Ha onwe ha nọ ọdụ n’ụkwụ gị;+Ha malitere ịnụ ụfọdụ n’ime okwu gị.+ 2 Ihe E Mere 29:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Hezekaya+ bụ́ eze wee bilie n’isi ụtụtụ+ kpọkọta ndị isi+ obodo wee gbagoo n’ụlọ Jehova. Abụ Ọma 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A sị nnọọ na nzọpụta ga-esi na Zayọn bịara Izrel!+Mgbe Jehova ga-akpọlata ndị ya a dọọrọ n’agha,+Ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka Izrel nwee obi ụtọ.+ Ilu 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 site n’iche ụzọ ikpe ziri ezi+ nche, ọ ga-echekwa ụzọ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche.+ Aịzaya 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mụ onwe m enyewo ndị m doro nsọ iwu.+ Akpọwokwa m ndị dike m maka igosi iwe m,+ bụ́ ndị m na-enwe oké aṅụrị.
3 Ọ hụkwara ndị ya n’anya;+Ndị nsọ ha niile nọ gị n’aka.+Ha onwe ha nọ ọdụ n’ụkwụ gị;+Ha malitere ịnụ ụfọdụ n’ime okwu gị.+
7 A sị nnọọ na nzọpụta ga-esi na Zayọn bịara Izrel!+Mgbe Jehova ga-akpọlata ndị ya a dọọrọ n’agha,+Ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka Izrel nwee obi ụtọ.+
3 Mụ onwe m enyewo ndị m doro nsọ iwu.+ Akpọwokwa m ndị dike m maka igosi iwe m,+ bụ́ ndị m na-enwe oké aṅụrị.