Abụ Ọma 53:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A sị nnọọ na nzọpụta dị ukwuu ga-esi na Zayọn bịara Izrel!+Mgbe Jehova ga-akpọlata ndị ya a dọọrọ n’agha,+Ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka Izrel nwee obi ụtọ.+ Abụ Ọma 85:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 85 Jehova, ala gị na-eme gị obi ụtọ;+Ị kpọghachitewo ndị Jekọb a dọọrọ n’agha.+ Abụ Ọma 126:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, biko, kpọlata ndị ala anyị a dọọrọ n’agha,+Dị ka ọwa mmiri ndị dị na Negeb.+
6 A sị nnọọ na nzọpụta dị ukwuu ga-esi na Zayọn bịara Izrel!+Mgbe Jehova ga-akpọlata ndị ya a dọọrọ n’agha,+Ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka Izrel nwee obi ụtọ.+