11 Ha wee malite ito+ Jehova na ikele ya site n’ịbụ abụ, sị, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya n’ebe Izrel nọ na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Ma ndị Izrel niile ji oké olu tie mkpu+ wee too Jehova n’ihi na a tọrọ ntọala ụlọ Jehova.
43 Ha wee chụọ àjà+ dị ukwuu n’ụbọchị ahụ, ṅụrịakwa ọṅụ,+ n’ihi na ezi Chineke mere ka ha ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu.+ Ndị inyom+ na ụmụntakịrị+ ṅụrịkwara ọṅụ, nke mere na a pụrụ ịnọ n’ebe dị anya nụ ọṅụ Jeruselem na-aṅụrị.+