Ọpụpụ 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Miriam wee na-abụrụ ndị ikom abụ, sị:+ “Bụkuonụ Jehova abụ,+ n’ihi na e buliwo ya elu nke ukwuu.+Ịnyịnya na onye na-agba ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri.”+ Nehemaya 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ndị isi ndị Livaị bụ Hashabaya, Sherebaya+ na Jeshụa nwa Kadmiel+ na ụmụnne ha bụ́ ndị ha na ha cherịtara ihu inye otuto na inye ekele dị ka Devid onye nke ezi Chineke nyere n’iwu,+ ìgwè ndị nche nọkwa n’akụkụ ìgwè ndị nche.
21 Miriam wee na-abụrụ ndị ikom abụ, sị:+ “Bụkuonụ Jehova abụ,+ n’ihi na e buliwo ya elu nke ukwuu.+Ịnyịnya na onye na-agba ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri.”+
24 Ndị isi ndị Livaị bụ Hashabaya, Sherebaya+ na Jeshụa nwa Kadmiel+ na ụmụnne ha bụ́ ndị ha na ha cherịtara ihu inye otuto na inye ekele dị ka Devid onye nke ezi Chineke nyere n’iwu,+ ìgwè ndị nche nọkwa n’akụkụ ìgwè ndị nche.