1 Ihe E Mere 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee debe ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ n’ihu igbe Jehova ka ha bụrụ ndị na-eje ozi,+ ka ha wee na-echetara ndị mmadụ ihe dị iche iche Jehova bụ́ Chineke Izrel mere,+ na-ekelekwa+ ya ma na-enye ya otuto,+ 1 Ihe E Mere 23:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 nakwa maka iguzo+ kwa ụtụtụ+ ikele+ Jehova na ito ya+ nakwa ime otú ahụ ná mgbede;
4 O wee debe ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ n’ihu igbe Jehova ka ha bụrụ ndị na-eje ozi,+ ka ha wee na-echetara ndị mmadụ ihe dị iche iche Jehova bụ́ Chineke Izrel mere,+ na-ekelekwa+ ya ma na-enye ya otuto,+