Ọnụ Ọgụgụ 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kpọrọkwa ụmụnne gị ndị si n’ebo Livaị, bụ́ ọnụmara nna gị, bịa nso, ka ha sonyere gị wee na-ejere gị ozi,+ na-ejere ma gị onwe gị ma ụmụ gị ozi, n’ihu ụlọikwuu Ihe Àmà.+
2 Kpọrọkwa ụmụnne gị ndị si n’ebo Livaị, bụ́ ọnụmara nna gị, bịa nso, ka ha sonyere gị wee na-ejere gị ozi,+ na-ejere ma gị onwe gị ma ụmụ gị ozi, n’ihu ụlọikwuu Ihe Àmà.+